The words you are searching are inside this book. To get more targeted content, please make full-text search by clicking here.

Igbo Language Exam Past Questions for JSS Junior Secondary Schools

Discover the best professional documents and content resources in AnyFlip Document Base.
Search
Published by stcharlesedu, 2021-02-21 10:24:31

JSS 1-3 Igbo Language Exam Past Questions for Secondary School

Igbo Language Exam Past Questions for JSS Junior Secondary Schools

Keywords: JSS Igbo LANGUAGE EXAM QUESTIONS, Igbo EXAM QUESTIONS FOR JSS, Igbo OBJECTIVE QUESTIONS, Igbo QUESTIONS FOR JUNIOR SECONDARY SCHOOL

SECOND TERM EXAMINATION

SUBJECT: IGBO LANGUAGE L1 CLASS: JSS 1

DURATION: 1:30MINS HOURS

SECTION A
(Objective Test: Choose the option from a – d)

GUO MA ZAA AJUJU SO YA

N’obodo Iduu,,umu nwoke gara nta..Obi ji egbe,Ude ji mma,Eze ji egbe na mma.Chinedu ji uta
.Okeke bu okenye so ha ji uta na ube.Eze gburu nchi abuo.Obi gburu nchi na ewi.Chinedu
gburu osa .Ha jiri obi uto were laa n’ulo ha.

Ajuju
1. Obodo gara nta bu--------------(A) ume (B) Ogele (C) Iduu (D) nchi
2. Onye ji nani uta bu---------------(A) Obi (B) Ume (C) Eze (D) Chinedu
3. Kedu ihe nta Eze ji ---------------(A) ube (B) mma (C) egbe na mma (D) uta.
4. Onye bu okenye ha----------------(A) Okeke (B) Chinedu (C) Ude (D) Eze
5. Anu ole ka ha gburu---------------(A) ato (B) ise (C) ano (D) otu
6. Kedu nke bu oru umuaka n’ezinaulo?

(A) izu ahia (B) inye onwe ha nri (C)isa efere (D) itu asi
7. Ndi mebere ezinaulo bu

(A) umu na ikwu (B)nwanne na nne (C)umu na nna (D) nne ,nna,umu
8. Onye bu okwute n’akuko mbe na-ezi bu ----- (A) mbe (B) ezi (C) nwunye mbe (D) ego ezi
9. Onye ka e ji ugwo n’akuko a? (A) nwunye mbe (B) ezi (C) mbe (D) okwute
10. Mejuo ahiriokwu a ‘Ha -------- ahia’ (A) gara (B) mu (C) tere (D) riri
11. Steeti ndi Igbo nwere nani ha di ole------(A) ato (B) asaa (C) ise (D) isii
12. Otu n’ime okwu ndi a nwere naani udaaro --------(A) anya (B)aze (C)atu (D)eke
13. Otu n’ime ndi a esoghi na mkpuruedemede Igbo? (A )n/m (B) g/h (C) q/x (D) p/t
14. Kedu ebe ‘m’ bu myiriudaume? (A)mara (B)mapu (C) mbe (D)mere
15. Nke bu nri ndi Igbo ebe a bu-----(A)shinkafa (B)tuwo (C)amala (D) ji
16. Ahirimfe na-enwe …ngwaa. (A) otu (B) abuo (C ) ato (D) ano
17. Otu n’ime ndi a bu mgbochiume--------(A)gb (B)o (C)u (D)e
18. Mejuo ohere a. Amina------- ulo (A) na-ata (B) na-eri (C) na-ebe (D) na-aza
19. Oge onyenkuzi na-akuzi ihe o bu-------ka ana-eme

(A) agumagu (B) edemede (C) aghotaazaa (D) ajuju
20. Kedu nke e edere nke oma (A) ezi na ulo (B) e zi na ulo (C) ezi naulo (D) ezinaulo

Want more Objective Questions like this?
Get the Complete Igbo Language L1 or L2 Exam Questions (Obj & Theory); In
editable Ms-word format for any of the Junior Secondary School 1 – 3
Classes.

Continue Reading to Know How

NKEJI NKEABUO (EDEMEDE)
1. Dee ihe ise umuaka na-eme n’oge ezumike
2. Deputa akwukwo agumagu Igbo ise i maara
3. Deputa onuogugu ndi a n’igbo;

i.1008
ii.2000
iii.305
iv. 464
v.4/5

Igbo Language L1 & L2 Exam Questions for
JSS 1-3

To get the complete exam question papers for the subject and any of the classes concern, then
continue reading

How to Get Junior Secondary School Igbo Language Exam Questions

Step to get Igbo L1 or L2 Exam Questions for JSS 1 – 3

1. MAKE A CALL.

Call or Whatsapp us on 08051311885 for cost and account number to make payment and
how to received your Ms-Word/PDF Copy

2. MODE OF PAYMENT.

Mobile Transfer, POS or Direct Bank Deposit.

3. AFTER PAYMENT.

Send us the following
Depositor Name:
Name of Product Paid for:
Valid email address.

4. DELIVERY ASSURANCE.

We will deliver the past question to you, 10 minutes after confirmation of payment to the
email address you will send to us.

Also available for download are other primary school subjects and exam questions

Interested in getting JSS 1, 2, 3 (Upper Basic) Past Question in PDF or
Ms-Word Format for 1st, 2nd, 3rd Term for any of the following Subjects:
1. English Studies.
2. Mathematics.
3. Basic Science and Technology. (Basic Science, Basic Technology, Computer

Studies/ICT, Physical and Health Education)
4. Religion and National Values (Christian Religious Studies, Islamic Religious

Knowledge, Social Studies, Civic Education, Security Education).
5. Cultural and Creative Arts. (Music, Drama and Craft)
6. Business Studies.
7. Nigerian Languages. (Yoruba, Hausa, Igbo)
8. Pre-vocational Studies (Home Economics, Agriculture Science).
9. French.
10. Arabic.

ALSO AVAILABLE

WAEC Past Questions
NECO Past Questions
NABTAB Past Questions
Post-UTME Past Questions
School of Nursing Past Questions
Nigeria Navy Past Questions,
POLAC PAST QUESTIONS
TRCN Past Questions and Answers
Download Free Past Questions
Primary School Leaving Certificate Exam Past Questions
NCEE Past Questions
Recruitment Past Questions

SEARCH TAG
Yoruba Questions for Junior Secondary School,
Yoruba Exam Questions for JSS,
Yoruba Objective Questions,
JSS Yoruba Language Exam Questions,


Click to View FlipBook Version